DJ Arafat

Ange Didier Houon (26 Jenụwarị na afọ 1986 na 12 Ọgọstụ, na afọ 2019), nke a maara dịka DJ Arafat, Arafat Muana na aha ndị ọzọ dị iche iche, bụ onye mba Ivory Coast na akụ egwu bu DJ na onye na-agụ egwu nke mere egwu na ụdị Coupé-Décalé. "Jonathan", "202", "Dosabado", "Kpangor", "Zoropoto" na "Enfant Beni" bụ ụfọdụ n'ime ihe ndị isi ya. Ọ bụ onye a ma ama na mba ndị na-asụ French n'Africa. E nyere ya "Best Artist of the Year" na Coupé-Decalé Awards n'afọ 2016 na 2017. Ọ nwụrụ n'ihe mberede ọgba tum tum na 12 Ọgọstụ, na afọ 2019.


Developed by StudentB